Abụ Ọma 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-akọsara ụmụnna m+ aha gị;+M ga-anọ n’ime ọgbakọ too gị.+ Ndị Hibru 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 dị ka o kwuru, sị: “M ga-akọsara ụmụnna m aha gị; m ga-anọ n’ime ọgbakọ jiri abụ too gị.”+