Abụ Ọma 63:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe m chetara gị n’elu ihe ndina m,+N’oge nche abalị, m na-atụgharị uche banyere gị.+