Abụ Ọma 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova, gịnị mere i ji guzoro n’ebe dị anya?+Gịnị mere i ji zoo onwe gị n’oge m nọ n’ahụhụ?+ Ndị Hibru 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge Kraịst bụ anụ ahụ́, o ji ibesi ákwá ike+ na anya mmiri kpesie ekpere ike ma rịọ Onye ahụ nke nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ,+ a nụkwara olu ya n’ihi na ọ tụrụ egwu Chineke.+
7 N’oge Kraịst bụ anụ ahụ́, o ji ibesi ákwá ike+ na anya mmiri kpesie ekpere ike ma rịọ Onye ahụ nke nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ,+ a nụkwara olu ya n’ihi na ọ tụrụ egwu Chineke.+