Abụ Ọma 59:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha na-alaghachite n’oge anyasị;+Ha na-agbọ ụja dị ka nkịta+ ma na-agagharị n’obodo.+ Luk 22:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Ndị ikom ndị ji ya eji wee malite iji ya eme ihe ọchị,+ na-eti+ ya ihe;+ Ndị Filipaị 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lezienụ anya maka ndị dị ka nkịta,+ lezienụ anya maka ndị na-arụ ọrụ ọjọọ, leziekwanụ anya maka ndị na-ebepụ ahụ́ ha.+ Mkpughe 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’azụ obodo ka nkịta+ na ndị na-eme mgbaasị+ na ndị na-akwa iko+ na ndị na-egbu ọchụ na ndị na-ekpere arụsị na onye ọ bụla nke nwere mmasị n’ịgha ụgha, nke na-aghakwa ụgha,+ nọ.’
2 Lezienụ anya maka ndị dị ka nkịta,+ lezienụ anya maka ndị na-arụ ọrụ ọjọọ, leziekwanụ anya maka ndị na-ebepụ ahụ́ ha.+
15 N’azụ obodo ka nkịta+ na ndị na-eme mgbaasị+ na ndị na-akwa iko+ na ndị na-egbu ọchụ na ndị na-ekpere arụsị na onye ọ bụla nke nwere mmasị n’ịgha ụgha, nke na-aghakwa ụgha,+ nọ.’