Abụ Ọma 31:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee ka ịdị mma gị si dị ukwuu,+ nke i debeere ndị na-atụ egwu gị!+Nke i gosiri ndị na-agbaba n’ime gị,N’ihu ụmụ mmadụ.+ Zekaraya 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Lee ka ịdị mma ya si dị ukwuu,+ leekwa ka ịma mma ya si dị ukwuu!+ Ọ bụ nri ga-eme ka ụmụ okorobịa na-eme nke ọma, mmanya ọhụrụ ga-emekwa ka ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke na-eme nke ọma.”+
19 Lee ka ịdị mma gị si dị ukwuu,+ nke i debeere ndị na-atụ egwu gị!+Nke i gosiri ndị na-agbaba n’ime gị,N’ihu ụmụ mmadụ.+
17 Lee ka ịdị mma ya si dị ukwuu,+ leekwa ka ịma mma ya si dị ukwuu!+ Ọ bụ nri ga-eme ka ụmụ okorobịa na-eme nke ọma, mmanya ọhụrụ ga-emekwa ka ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke na-eme nke ọma.”+