Abụ Ọma 62:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, ọ bụ gị nwe obiọma,*+N’ihi na gị onwe gị na-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị.+ Matiu 25:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Mgbe ahụ, ọ ga-aza ha, sị, ‘N’ezie, ana m asị unu, Ebe unu na-emeghịrị ya otu n’ime ndị a kasị nta,+ unu emeghịrị+ m ya.’+ Mkpughe 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Lee! Ana m abịa ọsọ ọsọ,+ m jikwa ụgwọ ọrụ+ m ga-enye, ka m wee nye onye ọ bụla dị ka ọrụ ya si dị.+
45 Mgbe ahụ, ọ ga-aza ha, sị, ‘N’ezie, ana m asị unu, Ebe unu na-emeghịrị ya otu n’ime ndị a kasị nta,+ unu emeghịrị+ m ya.’+
12 “‘Lee! Ana m abịa ọsọ ọsọ,+ m jikwa ụgwọ ọrụ+ m ga-enye, ka m wee nye onye ọ bụla dị ka ọrụ ya si dị.+