Diuterọnọmi 32:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Dị nnọọ ka ugo si akpasu akwụ́ ya,Na-erugharị n’elu ụmụ ya,+Gbasaa nku ya, buru ha,Buru ha na nku ya,+ Abụ Ọma 78:71 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 71 N’ebe ọ na-edugharị nne anụmanụ ndị na-enye ụmụ ara+Ka o si kpọrọ ya ka ọ bụrụ onye na-azụ Jekọb bụ́ ndị ya,+Na Izrel bụ́ ihe nketa ya, dị ka atụrụ.+ Aịzaya 40:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya dị ka onye ọzụzụ atụrụ.+ Ọ ga-eji ogwe aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya;+ ọ ga-ekuru ha n’obi ya.+ Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị na-enye ụmụ ara.+
11 Dị nnọọ ka ugo si akpasu akwụ́ ya,Na-erugharị n’elu ụmụ ya,+Gbasaa nku ya, buru ha,Buru ha na nku ya,+
71 N’ebe ọ na-edugharị nne anụmanụ ndị na-enye ụmụ ara+Ka o si kpọrọ ya ka ọ bụrụ onye na-azụ Jekọb bụ́ ndị ya,+Na Izrel bụ́ ihe nketa ya, dị ka atụrụ.+
11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya dị ka onye ọzụzụ atụrụ.+ Ọ ga-eji ogwe aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya;+ ọ ga-ekuru ha n’obi ya.+ Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị na-enye ụmụ ara.+