Abụ Ọma 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, obi m na-aṅụrị ọṅụ, ihe niile dị ebube n’ime m na-enwe aṅụrị.+Anụ ahụ́ m ga-ezukwa ike.+ Abụ Ọma 57:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ùgwù m, teta;+Ụbọ akwara, teta; tetakwa, gị une.+M ga-akpọte chi ọbụbọ.