Ọnụ Ọgụgụ 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka Jehova mee ka i nweta ihu ọma ya,+ ka o meekwara gị amara.+ Abụ Ọma 67:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 Chineke ga-emere anyị amara wee gọzie anyị;+Ọ ga-eme ka anyị nweta ihu ọma ya+—Sila— Abụ Ọma 80:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke, biko, kpọghachite anyị;+Mee ka ihu gị nwuo dị ka ìhè, ka e wee zọpụta anyị.+ Ndị Rom 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na ọ gwara Mozis, sị: “Onye ọ bụla m kpebiri imere ebere ka m ga-emere ebere, onye ọ bụla m kpebikwara igosi ọmịiko ka m ga-egosi ọmịiko.”+
15 N’ihi na ọ gwara Mozis, sị: “Onye ọ bụla m kpebiri imere ebere ka m ga-emere ebere, onye ọ bụla m kpebikwara igosi ọmịiko ka m ga-egosi ọmịiko.”+