Abụ Ọma 85:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ị gbagharawo njehie nke ndị gị;+I kpuchiwo mmehie ha dum.+ Sila. Aịzaya 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Bịanụ ka anyị kpezie,” ka Jehova kwuru.+ “Ọ bụrụgodị na mmehie unu na-acha uhie uhie, m ga-eme ka ọ na-acha ezigbo ọcha;+ ọ bụrụgodị na ọ na-acha ọbara ọbara dị ka ákwà uhie, ọ ga-adị ka ajị ọcha. Ọrụ Ndịozi 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ya mere, chegharịanụ,+ chigharịakwanụ+ ka e wee hichapụ mmehie unu,+ ka oge inweta ume+ wee si n’ihu Jehova bịa, Ndị Rom 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Obi ụtọ na-adịrị ndị a gbaghaara mmebi iwu ha+ na ndị e kpuchiri mmehie ha;+
18 “Bịanụ ka anyị kpezie,” ka Jehova kwuru.+ “Ọ bụrụgodị na mmehie unu na-acha uhie uhie, m ga-eme ka ọ na-acha ezigbo ọcha;+ ọ bụrụgodị na ọ na-acha ọbara ọbara dị ka ákwà uhie, ọ ga-adị ka ajị ọcha.
19 “Ya mere, chegharịanụ,+ chigharịakwanụ+ ka e wee hichapụ mmehie unu,+ ka oge inweta ume+ wee si n’ihu Jehova bịa,