1 Samuel 25:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 E mesịa, Abigel bịakwutere Nebal, ọ nọkwa n’ebe ahụ na-enwe oriri n’ụlọ ya dị ka oriri onye eze;+ obi Nebal na-enwekwa aṅụrị n’ime onwe ya, ọ ṅụrọkwara anya;+ ọ gwaghịkwa ya ihe ọ bụla, ma ọ bụ ihe nta ma ọ bụ ihe ukwu, ruo mgbe chi bọrọ. Ilu 30:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ohu, mgbe ọ na-achị dị ka eze,+ na onye iberiibe, mgbe o nwere ihe oriri na-ezuru ya;+
36 E mesịa, Abigel bịakwutere Nebal, ọ nọkwa n’ebe ahụ na-enwe oriri n’ụlọ ya dị ka oriri onye eze;+ obi Nebal na-enwekwa aṅụrị n’ime onwe ya, ọ ṅụrọkwara anya;+ ọ gwaghịkwa ya ihe ọ bụla, ma ọ bụ ihe nta ma ọ bụ ihe ukwu, ruo mgbe chi bọrọ.