Jenesis 38:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee gaa n’ihu ịsị: “Olee ihe ibé m ga-enye gị?” o wee zaa, sị: “Mgbaaka i ji aka ihe akara+ na eriri gị na mkpara gị nke i ji.” O wee chịrị ha chịnye ya, ya na ya wee nwee mmekọahụ, o wee tụwa ya ime. Ilu 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 iji napụta gị n’aka nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ,* n’aka nwaanyị na-akwa iko,*+ bụ́ onye mere ka okwu ya bụrụ okwu ire ụtọ,+ Ilu 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na egbugbere ọnụ nke nwaanyị na-akwa iko* na-atasị atasị dị ka ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ okpo ọnụ ya na-akwọkwa mụrụmụrụ karịa mmanụ.+
18 O wee gaa n’ihu ịsị: “Olee ihe ibé m ga-enye gị?” o wee zaa, sị: “Mgbaaka i ji aka ihe akara+ na eriri gị na mkpara gị nke i ji.” O wee chịrị ha chịnye ya, ya na ya wee nwee mmekọahụ, o wee tụwa ya ime.
16 iji napụta gị n’aka nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ,* n’aka nwaanyị na-akwa iko,*+ bụ́ onye mere ka okwu ya bụrụ okwu ire ụtọ,+
3 N’ihi na egbugbere ọnụ nke nwaanyị na-akwa iko* na-atasị atasị dị ka ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ okpo ọnụ ya na-akwọkwa mụrụmụrụ karịa mmanụ.+