Job 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 A ga-emekwa ka ìhè ndị ajọ omume nyụọ ka ọkụ,+Ikerike ọkụ ya agaghịkwa enwu. Ilu 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ìhè ndị ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ;+ ma oriọna ndị ajọ omume ga-anyụ.+