2 Samuel 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma eleghị anya, Jehova ga-eji anya ya hụrụ,+ Jehova ga-enyeghachi m ihe ọma kama nkọcha ọ kọchara m taa.”+ Abụ Ọma 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mmụọ ozi Jehova na-ama ụlọikwuu gburugburu ndị na-atụ egwu ya,+Ọ na-anapụtakwa ha.+ 1 Pita 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, ka ndị na-ata ahụhụ dị ka uche Chineke si dị na-enyefe mkpụrụ obi ha n’aka Onye Okike nke kwesịrị ntụkwasị obi, mgbe ha nọ na-eme ihe ọma.+
12 Ma eleghị anya, Jehova ga-eji anya ya hụrụ,+ Jehova ga-enyeghachi m ihe ọma kama nkọcha ọ kọchara m taa.”+
19 Ya mere, ka ndị na-ata ahụhụ dị ka uche Chineke si dị na-enyefe mkpụrụ obi ha n’aka Onye Okike nke kwesịrị ntụkwasị obi, mgbe ha nọ na-eme ihe ọma.+