Levitikọs 19:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “‘Ị ga-ebiliri onye isi awọ́,+ sọpụkwara onye mere agadi,+ tụọkwa egwu Chineke gị.+ Abụ m Jehova. Ilu 16:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Isi awọ́ bụ okpueze mara mma+ mgbe e nwere ya n’ụzọ ezi omume.+