Ilu 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe na-agụ onye umengwụ, ma ọ dịghị ihe mkpụrụ obi ya nwere.+ Ma, a ga-eme ka mkpụrụ obi onye dị uchu maa abụba.+ 1 Ndị Tesalonaịka 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ka unu kpebiekwa ibi ndụ n’ụzọ dị nwayọọ+ na ilekwasị anya n’ihe unu na-eme,+ ka unu jirikwa aka unu na-arụ ọrụ,+ dị nnọọ ka anyị nyere unu n’iwu;
4 Ihe na-agụ onye umengwụ, ma ọ dịghị ihe mkpụrụ obi ya nwere.+ Ma, a ga-eme ka mkpụrụ obi onye dị uchu maa abụba.+
11 ka unu kpebiekwa ibi ndụ n’ụzọ dị nwayọọ+ na ilekwasị anya n’ihe unu na-eme,+ ka unu jirikwa aka unu na-arụ ọrụ,+ dị nnọọ ka anyị nyere unu n’iwu;