1 Samuel 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jụọ ụmụ okorobịa gị, ha ga-agwakwa gị, ka ụmụ okorobịa m nweta ihu ọma gị, n’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ọma ka anyị bịara. Biko, nyetụ ndị ohu gị nakwa nwa gị Devid ihe ọ bụla aka gị ruru.’”+ Jems 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-adịghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ya mere, ebere na-emeri ikpe.
8 Jụọ ụmụ okorobịa gị, ha ga-agwakwa gị, ka ụmụ okorobịa m nweta ihu ọma gị, n’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ọma ka anyị bịara. Biko, nyetụ ndị ohu gị nakwa nwa gị Devid ihe ọ bụla aka gị ruru.’”+
13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-adịghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ya mere, ebere na-emeri ikpe.