Ilu 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ụzọ Jehova bụụrụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ebe e wusiri ike,+ ma mbibi dịịrị ndị na-eme ihe ọjọọ.+ Luk 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ọ ga-agwa unu, sị, ‘Amaghị m ebe unu si. Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu niile bụ́ ndị ọrụ ajọ omume!’+ Mkpughe 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’azụ obodo ka nkịta+ na ndị na-eme mgbaasị+ na ndị na-akwa iko+ na ndị na-egbu ọchụ na ndị na-ekpere arụsị na onye ọ bụla nke nwere mmasị n’ịgha ụgha, nke na-aghakwa ụgha,+ nọ.’
29 Ụzọ Jehova bụụrụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ebe e wusiri ike,+ ma mbibi dịịrị ndị na-eme ihe ọjọọ.+
27 Ma ọ ga-agwa unu, sị, ‘Amaghị m ebe unu si. Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu niile bụ́ ndị ọrụ ajọ omume!’+
15 N’azụ obodo ka nkịta+ na ndị na-eme mgbaasị+ na ndị na-akwa iko+ na ndị na-egbu ọchụ na ndị na-ekpere arụsị na onye ọ bụla nke nwere mmasị n’ịgha ụgha, nke na-aghakwa ụgha,+ nọ.’