Ekliziastis 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Obi ndị maara ihe na-adị n’ụlọ iru uju,+ ma obi ndị nzuzu na-adị n’ụlọ ịṅụrị ọṅụ.+ Luk 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 E mesịa, mgbe ụbọchị ole na ole gasịrị, nwa ya nwoke nke nta chịkọtara ihe niile gawa mba ọzọ nke dị anya. O mefusịrị ihe o nwere n’ebe ahụ site n’ibi ndụ ịla n’iyi.+ 2 Timoti 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ndị na-arara mmadụ nye,+ ndị isi ike, ndị nganga fụliri elu,+ ndị hụrụ ihe ụtọ n’anya kama ịbụ ndị hụrụ Chineke n’anya,+
13 E mesịa, mgbe ụbọchị ole na ole gasịrị, nwa ya nwoke nke nta chịkọtara ihe niile gawa mba ọzọ nke dị anya. O mefusịrị ihe o nwere n’ebe ahụ site n’ibi ndụ ịla n’iyi.+
4 ndị na-arara mmadụ nye,+ ndị isi ike, ndị nganga fụliri elu,+ ndị hụrụ ihe ụtọ n’anya kama ịbụ ndị hụrụ Chineke n’anya,+