Ọpụpụ 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Akọsala akụkọ na-abụghị eziokwu.+ Adọnyerela onye ajọ omume úkwù site n’ịghọ onye akaebe nke na-akpa nkata ime ihe ọjọọ.+ Diuterọnọmi 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị ikpe ahụ ga-eme nchọpụta nke ọma,+ ọ bụrụ na onye akaebe ahụ bụ onye akaebe ụgha, ọ bụrụkwa na ọ bụ ebubo ụgha ka o boro nwanne ya, Ilu 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 onye akaebe ụgha nke na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume,+ na onye ọ bụla nke na-ezisa esemokwu n’etiti ụmụnne.+ Ilu 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye akaebe ụgha agaghị agbanahụ ntaramahụhụ,+ onye na-ekupụkwa okwu ụgha dị ka ume agaghị alanahụ.+
23 “Akọsala akụkọ na-abụghị eziokwu.+ Adọnyerela onye ajọ omume úkwù site n’ịghọ onye akaebe nke na-akpa nkata ime ihe ọjọọ.+
18 Ndị ikpe ahụ ga-eme nchọpụta nke ọma,+ ọ bụrụ na onye akaebe ahụ bụ onye akaebe ụgha, ọ bụrụkwa na ọ bụ ebubo ụgha ka o boro nwanne ya,
19 onye akaebe ụgha nke na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume,+ na onye ọ bụla nke na-ezisa esemokwu n’etiti ụmụnne.+
5 Onye akaebe ụgha agaghị agbanahụ ntaramahụhụ,+ onye na-ekupụkwa okwu ụgha dị ka ume agaghị alanahụ.+