Abụ Ọma 34:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Tụọnụ egwu Jehova, unu ndị nsọ ya,+N’ihi na ọ dịghị ihe kọrọ ndị na-atụ egwu ya.+ Ilu 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Obi mmadụ na-adị elu tupu nkụpịa abịa,+ ịdị umeala n’obi na-abịakwa tupu otuto.+ Jems 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Wedanụ onwe unu ala n’anya Jehova,+ ọ ga-ebulikwa unu elu.+