Hosia 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “N’ihi na ọ bụ ifufe ka ha na-agha dị ka mkpụrụ, ọ bụkwa oké ifufe mmiri ka ha ga-aghọrọ.+ Ọ dịghị ebe e nwere ọka* kwụ ọtọ.+ Ọ dịghị ome nke mepụtara ntụ ọka.+ Ọ bụrụ na e nwee nke mepụtara ihe, ndị ala ọzọ ga-eloda ya.+ Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+
7 “N’ihi na ọ bụ ifufe ka ha na-agha dị ka mkpụrụ, ọ bụkwa oké ifufe mmiri ka ha ga-aghọrọ.+ Ọ dịghị ebe e nwere ọka* kwụ ọtọ.+ Ọ dịghị ome nke mepụtara ntụ ọka.+ Ọ bụrụ na e nwee nke mepụtara ihe, ndị ala ọzọ ga-eloda ya.+
7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+