Abụ Ọma 45:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ị mara mma karịa ụmụ mmadụ.+A wụsawo ịma mma n’egbugbere ọnụ gị.+Ọ bụ ya mere Chineke ji gọzie gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Ilu 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Egbugbere ọnụ ezi omume na-atọ eze ukwu ụtọ;+ ọ bụkwa onye na-ekwu ihe ziri ezi ka ọ hụrụ n’anya.+
2 Ị mara mma karịa ụmụ mmadụ.+A wụsawo ịma mma n’egbugbere ọnụ gị.+Ọ bụ ya mere Chineke ji gọzie gị ruo mgbe ebighị ebi.+
13 Egbugbere ọnụ ezi omume na-atọ eze ukwu ụtọ;+ ọ bụkwa onye na-ekwu ihe ziri ezi ka ọ hụrụ n’anya.+