Abụ Ọma 62:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile.+Wụpụnụ obi unu n’ihu ya dị ka mmiri.+Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ Sila. Ilu 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jiri obi gị dum tụkwasị Jehova obi,+ adaberekwala ná nghọta gị.+ Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+ 1 Pita 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 bụ́ ndị kwere na Chineke+ site n’aka ya, onye si ná ndị nwụrụ anwụ+ kpọlite ya ma nye ya ebube;+ ka okwukwe na olileanya unu wee dịrị na Chineke.+
8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile.+Wụpụnụ obi unu n’ihu ya dị ka mmiri.+Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ Sila.
2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+
21 bụ́ ndị kwere na Chineke+ site n’aka ya, onye si ná ndị nwụrụ anwụ+ kpọlite ya ma nye ya ebube;+ ka okwukwe na olileanya unu wee dịrị na Chineke.+