Ilu 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwa m, ọ bụrụ na ị nawo mmadụ ibe gị n’ibé,+ ọ bụrụ na gị na ọbụna onye ị na-amaghị ekwewo n’aka iji nwee nkwekọrịta,+ Ilu 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye na-enweghị uche na-ekwe n’aka iji nwee nkwekọrịta,+ na-ana mmadụ ibe ya n’ibé.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Unu ekwela ka e duhie unu. Mkpakọrịta ọjọọ na-emebi àgwà ọma.+
6 Nwa m, ọ bụrụ na ị nawo mmadụ ibe gị n’ibé,+ ọ bụrụ na gị na ọbụna onye ị na-amaghị ekwewo n’aka iji nwee nkwekọrịta,+