Ilu 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ihe agaghị agaziri mmadụ ma ọlị n’ihi na ọ nawo onye ọ na-amaghị n’ibé,+ ma onye kpọrọ ikwe n’aka iji nwee nkwekọrịta asị adịghị enwe nsogbu. Ilu 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye na-enweghị uche na-ekwe n’aka iji nwee nkwekọrịta,+ na-ana mmadụ ibe ya n’ibé.+
15 Ihe agaghị agaziri mmadụ ma ọlị n’ihi na ọ nawo onye ọ na-amaghị n’ibé,+ ma onye kpọrọ ikwe n’aka iji nwee nkwekọrịta asị adịghị enwe nsogbu.