Diuterọnọmi 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ewelala ihe ndị e ji kpaa ókè n’ala mmadụ ibe gị azụ,+ mgbe nna nna gị hà kpaworo ókè n’ihe nketa ị ga-enweta n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ nke gị. Diuterọnọmi 27:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke welara ihe e ji kpaa ókè n’ala mmadụ ibe ya azụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Job 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E nwere ndị na-ewela ihe e ji kpaa ókè ala azụ;+Ha akpụrụwo ìgwè ewu na atụrụ n’ike, ka ha wee zụọ ha. Hosia 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị isi Juda adịwo ka ndị na-ewela ihe e ji kpaa ókè ala azụ.+ M ga-awụsa ha oké iwe m dị ka mmiri.
14 “Ewelala ihe ndị e ji kpaa ókè n’ala mmadụ ibe gị azụ,+ mgbe nna nna gị hà kpaworo ókè n’ihe nketa ị ga-enweta n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ nke gị.
17 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke welara ihe e ji kpaa ókè n’ala mmadụ ibe ya azụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
2 E nwere ndị na-ewela ihe e ji kpaa ókè ala azụ;+Ha akpụrụwo ìgwè ewu na atụrụ n’ike, ka ha wee zụọ ha.
10 Ndị isi Juda adịwo ka ndị na-ewela ihe e ji kpaa ókè ala azụ.+ M ga-awụsa ha oké iwe m dị ka mmiri.