Ọpụpụ 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụrụ na e nwee ka i si mekpaa ya ahụ́, ọ bụrụ na o tikuo m, aghaghị m ịnụ mkpu ákwá ya;+ Diuterọnọmi 27:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke gbagọrọ+ ikpe+ nke onye mbịarambịa,+ nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Abụ Ọma 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na gị onwe gị ahụwo nsogbu na iru uju.Ị nọ na-ele anya, ka i wee lebara ihe ndị a anya.+Ọ bụ gị ka onye ihe ọjọọ dabaara,+ bụ́ nwa na-enweghị nna, na-enyefe onwe ya.Gị onwe gị bụ onye na-enyere ya aka.+ Abụ Ọma 68:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nna nke ụmụ na-enweghị nna nakwa onyeikpe nke ndị inyom di ha nwụrụ+Ka Chineke bụ n’ebe obibi ya dị nsọ.+
19 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke gbagọrọ+ ikpe+ nke onye mbịarambịa,+ nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
14 N’ihi na gị onwe gị ahụwo nsogbu na iru uju.Ị nọ na-ele anya, ka i wee lebara ihe ndị a anya.+Ọ bụ gị ka onye ihe ọjọọ dabaara,+ bụ́ nwa na-enweghị nna, na-enyefe onwe ya.Gị onwe gị bụ onye na-enyere ya aka.+
5 Nna nke ụmụ na-enweghị nna nakwa onyeikpe nke ndị inyom di ha nwụrụ+Ka Chineke bụ n’ebe obibi ya dị nsọ.+