Ilu 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye na-akwa emo ka mmanya bụ,+ ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu bụ onye mkpọtụ,+ onye ọ bụla nke ọ na-eme ka ọ kpafuo amaghị ihe.+ Ndị Efesọs 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu adịkwala na-aṅụbiga mmanya ókè,+ nke ndụ ịla n’iyi dị na ya,+ kama na-ejupụtanụ na mmụọ nsọ,+
20 Onye na-akwa emo ka mmanya bụ,+ ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu bụ onye mkpọtụ,+ onye ọ bụla nke ọ na-eme ka ọ kpafuo amaghị ihe.+