Aịzaya 65:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ma unu bụ ndị na-ahapụ Jehova,+ ndị na-echefu ugwu nsọ m,+ ndị na-edozi tebụl maka chi Ihu Ọma,+ ndị na-agbajuru chi Akara Aka mmanya a gwara agwa.+
11 “Ma unu bụ ndị na-ahapụ Jehova,+ ndị na-echefu ugwu nsọ m,+ ndị na-edozi tebụl maka chi Ihu Ọma,+ ndị na-agbajuru chi Akara Aka mmanya a gwara agwa.+