Abụ Ọma 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M kpọrọ ọgbakọ nke ndị na-eme ihe ọjọọ asị,+Mụ na ndị ajọ omume adịghịkwa anọkọ.+ Abụ Ọma 28:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Adọkpụrụla mụ na ndị ajọ omume nakwa mụ na ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ndị na-agwa ndị enyi ha okwu udo+ ma ha bu ihe ọjọọ n’obi.+ Ilu 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nwa m, ọ bụrụ na ndị mmehie anwaa ịrata gị, ekwela.+
3 Adọkpụrụla mụ na ndị ajọ omume nakwa mụ na ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ndị na-agwa ndị enyi ha okwu udo+ ma ha bu ihe ọjọọ n’obi.+