Ilu 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye na-akwa emo achọwo amamihe, ma ọ dịghị nke dịnụ; ma ihe ọmụma na-adịrị onye nwere nghọta mfe.+ 1 Ndị Kọrịnt 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma onye anụ ahụ́ na-achị adịghị anabata ihe ndị metụtara mmụọ Chineke, n’ihi na ha bụụrụ ya ihe nzuzu; ọ pụghịkwa ịmara ha,+ n’ihi na a na-enyocha ha n’ụzọ ime mmụọ.
6 Onye na-akwa emo achọwo amamihe, ma ọ dịghị nke dịnụ; ma ihe ọmụma na-adịrị onye nwere nghọta mfe.+
14 Ma onye anụ ahụ́ na-achị adịghị anabata ihe ndị metụtara mmụọ Chineke, n’ihi na ha bụụrụ ya ihe nzuzu; ọ pụghịkwa ịmara ha,+ n’ihi na a na-enyocha ha n’ụzọ ime mmụọ.