Ilu 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ime ajọ omume bụ ihe arụ n’anya ndị eze,+ n’ihi na ezi omume na-eme ka ocheeze guzosie ike.+ Ilu 20:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Obiọma na eziokwu na-echebe eze;+ o jiriwokwa obiọma mee ka ocheeze ya guzosie ike.+ Ilu 29:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ebe onye eze na-ekpe ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha ikpe n’eziokwu,+ a ga-eme ka ocheeze ya guzosie ike ruo mgbe niile.+ Aịzaya 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Obiọma* ga-eme ka ocheeze guzosie ike.+ Otu onye ga-anọdụkwa na ya n’izi ezi n’ụlọikwuu Devid,+ na-ekpe ikpe, na-achọ ikpe ziri ezi, dịkwa ngwa n’ime ezi omume.”+
14 N’ebe onye eze na-ekpe ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha ikpe n’eziokwu,+ a ga-eme ka ocheeze ya guzosie ike ruo mgbe niile.+
5 “Obiọma* ga-eme ka ocheeze guzosie ike.+ Otu onye ga-anọdụkwa na ya n’izi ezi n’ụlọikwuu Devid,+ na-ekpe ikpe, na-achọ ikpe ziri ezi, dịkwa ngwa n’ime ezi omume.”+