Abụ Ọma 131:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 131 Jehova, obi m adịghị mpako,+Anya m adịghịkwa elu;+Etinyeghịkwa m aka n’ịchọ oké ihe,+Ma ọ bụ n’ihe m na-apụghị ịghọta.+
131 Jehova, obi m adịghị mpako,+Anya m adịghịkwa elu;+Etinyeghịkwa m aka n’ịchọ oké ihe,+Ma ọ bụ n’ihe m na-apụghị ịghọta.+