Joel 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ebe nzọcha mkpụrụ ga-ejupụta n’ọka a zọchara azọcha, olulu ịzọchapụta mmanya ga-ejupụtakwa ná mmanya ọhụrụ na mmanụ.+
24 Ebe nzọcha mkpụrụ ga-ejupụta n’ọka a zọchara azọcha, olulu ịzọchapụta mmanya ga-ejupụtakwa ná mmanya ọhụrụ na mmanụ.+