Abụ Ọma 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu emela dị ka à ga-asị na unu bụ ịnyịnya ma ọ bụ ịnyịnya ibu na-enweghị uche,+Nke a na-eji eriri ma ọ bụ ụdọ na-achịkwa+Tupu ya abịaruo gị nso.”+ Nehọm 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 A na-anụ ụda ụtarị+ na mkpọtụ ụkwụ ụgbọ ịnyịnya na-eme, e nwekwara ịnyịnya na-awụ ọsọ na ụgbọ+ ya na-amali amali.
9 Unu emela dị ka à ga-asị na unu bụ ịnyịnya ma ọ bụ ịnyịnya ibu na-enweghị uche,+Nke a na-eji eriri ma ọ bụ ụdọ na-achịkwa+Tupu ya abịaruo gị nso.”+
2 A na-anụ ụda ụtarị+ na mkpọtụ ụkwụ ụgbọ ịnyịnya na-eme, e nwekwara ịnyịnya na-awụ ọsọ na ụgbọ+ ya na-amali amali.