Jems 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụ na anyị ekee eriri ndị e ji achịkwa ịnyịnya+ n’ọnụ ịnyịnya ka ha wee na-erubere anyị isi,+ anyị na-achịkwa ahụ́ ha dum.
3 Ọ bụrụ na anyị ekee eriri ndị e ji achịkwa ịnyịnya+ n’ọnụ ịnyịnya ka ha wee na-erubere anyị isi,+ anyị na-achịkwa ahụ́ ha dum.