Job 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 A pụghị iji ezi ọlaedo gbanweta ya,+A pụghịkwa ịtụ ọlaọcha atụ̀ ka ọ bụrụ ọnụ ahịa ya. Ilu 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Naranụ ịdọ aka ná ntị m kama ịnara ọlaọcha, narakwanụ ihe ọmụma kama ịnara ọlaedo kasị mma.+ Ilu 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Lee nnọọ ka inweta amamihe si dị mma karịa ọlaedo!+ A ga-ahọrọkwa inweta nghọta karịa ọlaọcha.+