Ilu 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ì legidewo ya anya, n’agbanyeghị na o nweghị ihe ọ bụ?+ N’ihi na ọ na-emere onwe ya nku dị ka nke ugo wee fepụ chee ihu n’eluigwe.+ 1 Timoti 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Na-enye ndị bara ọgaranya+ n’usoro ihe dị ugbu a iwu ka ha ghara inwe anya dị elu,+ ka ha nweekwa olileanya, ọ bụghị n’akụnụba ndị a na-ejighị n’aka,+ kama n’ebe Chineke nọ bụ́ onye na-enye anyị ihe niile n’ụba ka anyị wee nwee ọṅụ;+ Jems 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka onye bara ọgaranya+ nweekwa aṅụrị n’ihi ala e wedara ya, n’ihi na ọ ga-ala n’iyi dị ka okooko osisi.+
5 Ì legidewo ya anya, n’agbanyeghị na o nweghị ihe ọ bụ?+ N’ihi na ọ na-emere onwe ya nku dị ka nke ugo wee fepụ chee ihu n’eluigwe.+
17 Na-enye ndị bara ọgaranya+ n’usoro ihe dị ugbu a iwu ka ha ghara inwe anya dị elu,+ ka ha nweekwa olileanya, ọ bụghị n’akụnụba ndị a na-ejighị n’aka,+ kama n’ebe Chineke nọ bụ́ onye na-enye anyị ihe niile n’ụba ka anyị wee nwee ọṅụ;+
10 ka onye bara ọgaranya+ nweekwa aṅụrị n’ihi ala e wedara ya, n’ihi na ọ ga-ala n’iyi dị ka okooko osisi.+