Abụ Ọma 72:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọka ga-ejupụta n’elu ụwa;+Ọ ga-ejubiga ókè n’elu ugwu dị iche iche.+Mkpụrụ ya ga na-eme nke ọma dị ka osisi ndị dị na Lebanọn,+Ndị nọ n’obodo ya ga na-ama pokopoko dị ka ihe a kụrụ n’ala.+ Abụ Ọma 104:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ị na-eme ka ahịhịa ndụ puoro anụmanụ,+Meekwa ka ihe ọkụkụ puo bụ́ nke ga-abara ụmụ mmadụ uru,+Ka e wee si n’ala nweta ihe oriri,+
16 Ọka ga-ejupụta n’elu ụwa;+Ọ ga-ejubiga ókè n’elu ugwu dị iche iche.+Mkpụrụ ya ga na-eme nke ọma dị ka osisi ndị dị na Lebanọn,+Ndị nọ n’obodo ya ga na-ama pokopoko dị ka ihe a kụrụ n’ala.+
14 Ị na-eme ka ahịhịa ndụ puoro anụmanụ,+Meekwa ka ihe ọkụkụ puo bụ́ nke ga-abara ụmụ mmadụ uru,+Ka e wee si n’ala nweta ihe oriri,+