Levitikọs 26:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-eche ihu m megide unu, ndị iro unu ga-emeri unu;+ ndị kpọrọ unu asị ga-azọ unu ụkwụ,+ unu ga-agbakwa ọsọ mgbe ọ na-adịghị onye na-achụ unu.+ 2 Ndị Eze 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ Jehova mere ka ndị agha Siria nụ+ ụda ụgbọ agha, ụda ịnyịnya, ụda ìgwè ndị agha,+ nke mere na ha sịrị ibe ha: “Lee! Eze Izrel egowo ndị eze ndị Het+ na ndị eze Ijipt+ ka ha bịa buso anyị agha!” Abụ Ọma 53:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Oké ụjọ jidere ha n’ebe ahụ,+Bụ́ ebe ụjọ ọ bụla na-adịghị;+N’ihi na Chineke ga-atụsasị ọkpụkpụ onye ọ bụla nke na-ama ụlọikwuu megide gị.+Ị ga-emenye ha ihere, n’ihi na Jehova ajụwo ha.+
17 M ga-eche ihu m megide unu, ndị iro unu ga-emeri unu;+ ndị kpọrọ unu asị ga-azọ unu ụkwụ,+ unu ga-agbakwa ọsọ mgbe ọ na-adịghị onye na-achụ unu.+
6 Ọ bụ Jehova mere ka ndị agha Siria nụ+ ụda ụgbọ agha, ụda ịnyịnya, ụda ìgwè ndị agha,+ nke mere na ha sịrị ibe ha: “Lee! Eze Izrel egowo ndị eze ndị Het+ na ndị eze Ijipt+ ka ha bịa buso anyị agha!”
5 Oké ụjọ jidere ha n’ebe ahụ,+Bụ́ ebe ụjọ ọ bụla na-adịghị;+N’ihi na Chineke ga-atụsasị ọkpụkpụ onye ọ bụla nke na-ama ụlọikwuu megide gị.+Ị ga-emenye ha ihere, n’ihi na Jehova ajụwo ha.+