Ilu 19:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye na-emegbu nna ya, nke na-achụpụkwa nne ya,+ bụ nwa nke na-emenye mmadụ ihere, na-emechukwa mmadụ ihu.+ Mak 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma unu na-asị, ‘Ọ bụrụ na mmadụ asị nna ya ma ọ bụ nne ya: “Ihe ọ bụla m nwere nke i nwere ike isi na ya rite uru n’aka m bụ kọban,+ (ya bụ, onyinye a raara nye Chineke,+)”’—
26 Onye na-emegbu nna ya, nke na-achụpụkwa nne ya,+ bụ nwa nke na-emenye mmadụ ihere, na-emechukwa mmadụ ihu.+
11 Ma unu na-asị, ‘Ọ bụrụ na mmadụ asị nna ya ma ọ bụ nne ya: “Ihe ọ bụla m nwere nke i nwere ike isi na ya rite uru n’aka m bụ kọban,+ (ya bụ, onyinye a raara nye Chineke,+)”’—