1 Ndị Eze 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-enyekwa gị ihe ndị ị na-arịọghị,+ ma akụnụba+ ma ebube, nke mere na a gaghị enwe eze ọ bụla nke ga-adị ka gị, n’ụbọchị gị niile.+ Abụ Ọma 84:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova nke ụsụụ ndị agha, obi ụtọ na-adịrị onye tụkwasịrị gị obi.+
13 M ga-enyekwa gị ihe ndị ị na-arịọghị,+ ma akụnụba+ ma ebube, nke mere na a gaghị enwe eze ọ bụla nke ga-adị ka gị, n’ụbọchị gị niile.+