Ilu 11:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye na-ajụ iwepụta ọka*—ọha mmadụ ga-abụ ya ọnụ, ma ngọzi na-adịrị isi onye na-ekwe ka a zụrụ ya.+
26 Onye na-ajụ iwepụta ọka*—ọha mmadụ ga-abụ ya ọnụ, ma ngọzi na-adịrị isi onye na-ekwe ka a zụrụ ya.+