Ilu 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Njehie onye ajọ omume ga-anwụde ya,+ ọ bụkwa ụdọ mmehie nke ya ka a ga-eji jide ya.+ 2 Timoti 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 anya ewee doo ha, ha ewee si n’ọnyà Ekwensu pụọ,+ ebe ha hụrụ na o jidewo ha ná ndụ+ ka ha wee mee uche ya.
26 anya ewee doo ha, ha ewee si n’ọnyà Ekwensu pụọ,+ ebe ha hụrụ na o jidewo ha ná ndụ+ ka ha wee mee uche ya.