5 ndị na-asị, ‘Nọọrọ onwe gị. Abịarula m nso, n’ihi na m ga-eme ka ị dị nsọ.’+ Ndị a bụ anwụrụ ọkụ bara m n’oghere imi,+ ọkụ nke na-ere ogologo ụbọchị dum.+
15 N’ihi ya, ọ sịrị ha: “Unu bụ ndị na-akpọ onwe unu ndị ezi omume n’ihu ụmụ mmadụ,+ ma Chineke maara obi unu;+ n’ihi na ihe dị elu n’etiti ụmụ mmadụ bụ ihe arụ n’anya Chineke.+