Abụ Ọma 91:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha ga-eji aka ha ghọrọ gị,+Ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume ọ bụla.+ Abụ Ọma 121:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E nweghị ka ọ ga-esi kwe ka ụkwụ gị maa jijiji.+E nweghị ka Onye na-eche gị nche ga-esi roo ụra.+ Ilu 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe ị na-eje ije, ijeụkwụ gị agaghị enwe ihe mgbochi;+ ọ bụrụkwa na ị na-agba ọsọ, ị gaghị asụ ngọngọ.+ Aịzaya 26:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụzọ onye ezi omume ziri ezi.+ Ebe ọ bụ na i ziri ezi, ị ga-eme ka ụzọ onye ezi omume dị larịị.+
12 Mgbe ị na-eje ije, ijeụkwụ gị agaghị enwe ihe mgbochi;+ ọ bụrụkwa na ị na-agba ọsọ, ị gaghị asụ ngọngọ.+