Diuterọnọmi 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ gaghịkwa alụ ọtụtụ ndị inyom, ka obi ya wee ghara ịpụ n’ebe m nọ;+ ọ gaghịkwa eme ka ọlaọcha na ọlaedo ya dị ọtụtụ nke ukwuu.+ 1 Ndị Eze 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee nwee narị nwunye asaa, ndị bụ́ ada ndị eze, na narị ndị iko atọ; ndị nwunye ya wee jiri nke nta nke nta+ mee ka obi ya chigharịa. Nehemaya 13:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ́ bụghị n’ihi ihe ndị a ka Sọlọmọn eze Izrel ji mehie?+ N’etiti ọtụtụ mba, ọ dịghị eze dị ka ya;+ ọ bụkwa onye Chineke ya hụrụ n’anya,+ Chineke wee mee ya eze Izrel dum. Ọbụna ya onwe ya ka ndị inyom ọ lụtara ná mba ọzọ mere ka o mehie.+
17 Ọ gaghịkwa alụ ọtụtụ ndị inyom, ka obi ya wee ghara ịpụ n’ebe m nọ;+ ọ gaghịkwa eme ka ọlaọcha na ọlaedo ya dị ọtụtụ nke ukwuu.+
3 O wee nwee narị nwunye asaa, ndị bụ́ ada ndị eze, na narị ndị iko atọ; ndị nwunye ya wee jiri nke nta nke nta+ mee ka obi ya chigharịa.
26 Ọ́ bụghị n’ihi ihe ndị a ka Sọlọmọn eze Izrel ji mehie?+ N’etiti ọtụtụ mba, ọ dịghị eze dị ka ya;+ ọ bụkwa onye Chineke ya hụrụ n’anya,+ Chineke wee mee ya eze Izrel dum. Ọbụna ya onwe ya ka ndị inyom ọ lụtara ná mba ọzọ mere ka o mehie.+