1 Timoti 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 onye a na-agbara àmà na ọ na-arụ ọrụ ọma,+ ma ọ bụrụ na ọ zụlitere ụmụ,+ ma ọ bụrụ na o lekọtara ndị ọbịa,+ ma ọ bụrụ na ọ sara ụkwụ ndị nsọ,+ ma ọ bụrụ na o nyeere ndị nọ ná mkpagbu aka,+ ma ọ bụrụ na o ji ịdị uchu gbasoo ezi ọrụ niile.+
10 onye a na-agbara àmà na ọ na-arụ ọrụ ọma,+ ma ọ bụrụ na ọ zụlitere ụmụ,+ ma ọ bụrụ na o lekọtara ndị ọbịa,+ ma ọ bụrụ na ọ sara ụkwụ ndị nsọ,+ ma ọ bụrụ na o nyeere ndị nọ ná mkpagbu aka,+ ma ọ bụrụ na o ji ịdị uchu gbasoo ezi ọrụ niile.+