Ọpụpụ 35:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ndị inyom niile ndị maara ihe+ ji aka ha kpaa ihe, ha wee na-eweta eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo, eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin dị ka owu.
25 Ndị inyom niile ndị maara ihe+ ji aka ha kpaa ihe, ha wee na-eweta eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo, eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin dị ka owu.